play youtube video
Onye
Mercy Chinwo
Official page Onye video

MERCY CHINWO

- Onye Lyrics

Oke mmuo, ogbarankiti okwu juru nonu ya
Ogbajiri igwe kpoya nku
Onye nwere factory ebe anakpu nwa
(Mmuo ka mmuo)
Odighi onye dikagi
Echete obiesike
Anyi na etogi, anyi nasigi imela

Onye dikagi oh-oh (Onye eh)
Onye dikagi oh-oh (Onye eh)
Onye dikagi Jesus oh (Onye eh)
Onyedika Gi
Onye dikagi oh-oh (Onye eh)
Na eluwa, na eligwe onye (Onye eh)
Onye dikagi (Onye eh)
Onyedika Gi

Eze ka Eze, Chika dibia
I Love the way the things you do
You always exceed my expectations
Odighi onye, onye, onye
Onye, onye, onye
Onye, onye, onye dikagi
Oh dikagi Chineke mo
Amama amasi
Odi onye dikagi (Onye eh)
Odi onye dikagi (Onye eh)
Odi onye dikagi oh (Onye eh)
Onyedika Gi
Odi onye dikagi oh-oh (Onye eh)
Echeta obiesike (Onye eh)
Oh Jesus (Onye eh)
Onyedika Gi
Onye (Onye eh)
Na eluwa, na eligwe eleh (Onye eh)
Odi onye dikagi oh (Onye eh)
Onyedika Gi

Echeta Obiesike
Otu onye anasi unuabiala
(Onye eh, Onyedika Gi)
Odighi onye, onye, onye
Onye, onye, onye
Onye, onye, onye dikagi
Oh dikagi Chineke mo-o-o
Amama amasi

Mmuo ka mmuo
Mmuo ka mmuo o-o-o
(Onye eh, Onyedika Gi)

Watch Mercy Chinwo Onye video

Facts about Onye

✔️

Who wrote Onye lyrics?


Onye is written and performed by Mercy Chinwo.
✔️

When was Onye released?


It is first released on July 03, 2020 as part of Mercy Chinwo's album "SATISFIED" which includes 15 tracks in total. This song is the 3rd track on this album.
✔️

Which genre is Onye?


Onye falls under the genre Music.
✔️

How long is the song Onye?


Onye song length is 4 minutes and 13 seconds.
Hottest Lyrics with Videos
90458aeb12eca97d3b043801a4a17d61

check amazon for Onye mp3 download
these lyrics are submitted by gsba3
Songwriter(s): Mercy Chinwo
Record Label(s): 2020 EeZee Conceptz
Official lyrics by

Rate Onye by Mercy Chinwo (current rating: N/A)
12345678910

Meaning to "Onye" song lyrics

captcha
Characters count : / 50
Latest Posts