FLAVOUR

- Letra de "Doings (Feat. Phyno)" / with translations

Doings lyrics English translation
Letra de Doings en traducción al Español
Paroles de Doings traduction Française
Letra de Doings tradução Portuguesa
Doings songtexte Deutsche Übersetzung
Testo di Doings tradotto in Italiano
Doingsの歌詞 日本語訳
Doings şarkı sözleri Türkçe çeviri
Текст песни Doings на русском языке.
Tekst piosenki Doings po polsku
Doings 가사 한국어 번역
Doings-tekst Norsk oversettelse
Lirik Doings terjemahan bahasa Indonesia
Doings गाने के बोल का हिंदी अनुवाद
Doings songtekst Nederlandse vertaling
Στίχοι Doings Ελληνική μετάφραση
Doings-texten till Svensk översättning
เนื้อเพลง Doings คำแปลภาษาไทย
كلمات أغنية Doings مترجمة إلى اللغة العربية
Doings歌詞中文翻譯
Eeh nwanne if it's a hit aka anyi dia
Who no know go know na mehn donye iru n'iga amaa
Obodo edelu jim-jim
Enwepute cash añaa na-enu
Maka na onye na-ekwero ga-ekwee
A nwee gwazie gị na ọ na-eme
Nwanne ife na-ebe ka na-ebee
I fugo na doings get levels
Ndi agaba (lee lee --- ahaa)
Mehn I makwa emee (ahaa)
A babe I makwa eme (ahaa)
Guy ijeko oleee (ahaa)
I ma n'ife edele-ede (ahaa)
Na ọbụ ife enyele-enye o (ahaa)
Na Street omеle eme (ahaa)
I fugo na doings gеt level

Ebube agụ na-eche nu agu eeee
Okilikili ka agba ukwu ose
Enyi I ga alaiki anyi ooo
(Iga alaiki anyi ooo)
Nwanne I makwa ka anyi si kwadoo
You cannot stop a moving train oo
M bunye gi ya I ga alaiki anyi ooo
(I ga alaiki anyi ooo)
The girl si na ma ada anyu-anyu
Mana ọ bụ maka n'ọda agba mmili
Ilie my money ebele adilia
Ana m anụ ifeee
I mana ifu doings I ga-agbakaa
K'ida afụ ụzọ I nara anụ ifee
Iyokoo doings get levels ooo
(I fugo na doings get level)
Ndi agaba (lee lee abaaa)
Mehn I makwa emee (abaa)
A Babe I makwa emee (abaa)
Guy ijeko oleee (abaa)
I ma n'ife edele-edee (abaa)
No be ife enyele-enye oo (abaa)
Na Street ọ mele-eme (abaa)
I fugo na doings get level
Boys a na-ama aka
Open up gosi ya your babe
Si ya som na awa-awa
Mu na gi ada agba mgba
Nwa Ọ bialu ije ya ana-ana
Edoko buleebu na Toscana na akuzi ka carpenter
Afụ dimkpa afu ogologo iru ya
Na nwoke bute ike
Na umu nwa ga afunata isi a
The boys libe ife na ndi egwu ga akpọnata ụbọ
Emesia akpọluo ụnọ
Na ofe m nwa ga atọnata ụtọ
Asi m na ọ ya atọnata ụtọ (ibeee)
Jugodi akuku ite
Na e nwekwaa levels to this
Ekenee kenee Chukwu na hustle e mechaa pụta ife
E nwee ife di iche from égbé na égbè
Na onye ji egbe na-agba égbé
And onye ji ego febe-ego
Onye ji egbe agbawa egbe
Guy kilibe doings (eeee)
Just negodu doings (eeeee)
Udi ife a na-eme na movies (eeee)
Fa ncha socha na doings (eeee)
Asa i na anwulu na doings
Okwa ntụọ ọkpọnwa m Zubis
The convoy that we move in
Fa ncha socha na doings
The girl si na ma adi anyu-anyu
Mana ọ bụ maka n'ọda agba mmili
Ilie my money ebele adilia
Ana m anụ ifeee
I mana ifu doings I ga-agbakaa
K'ida afụ ụzọ I nara anụ ifee
Iyokoo doings get levels ooo
I fugo na doings get levels
Kedụ ife I na ata jiri anyi okwu...
I fugo na doings get levels
Kedu ife I na ata jiri anyị anyaa
I fugo na doings get levels
Nwanne I ga emenwu ife anyi na-emee
I fugo na doings get levels
I mazikwa na-ekelu ọlụ ekee
I fugo na doings get levels
Yahaaa
Who no know go know
Na men donye itu n'iga ama
Obodo edelu jim-jim
Enwepute cash añaa na-enu
Maka na onye na-ekwero ga-ekwee
A nwee gwazie gị na ọ na-eme
Nwanne ife na-ebe ka na-ebee
I fu go na doings get levels
Ndi agaba

Watch Flavour Doings feat Phyno video

Facts about Doings

✔️

When was Doings released?


Doings is first released on December 04, 2020 as part of Flavour's album "Flavour of Africa" which includes 16 tracks in total. This song is the 7th track on this album.
✔️

Which genre is Doings?


Doings falls under the genre Worldwide.
✔️

How long is the song Doings?


Doings song length is 3 minutes and 50 seconds.
Hottest Lyrics with Videos
2d70e0d18a8b3f00153c41d705dc4a40
these lyrics are submitted by itunes3
Record Label(s): 2020 2NITE MUSIC GROUP
Official lyrics by
Rate Doings by Flavour (current rating: 7.31)
12345678910

Meaning to "Doings" song lyrics

captcha
Characters count : / 50
play youtube video
Doings
Flavour
Doings (feat. Phyno) video
Latest Posts