[Chorus]
Odogwu is coming Obodo edelu jigi jigi
Achalugo is coming Obodo edelu jigi jigi
Big moves only Obodo edelu jigi jigi
Big flex only obodo edelu jigi jigi
Ị mana anyị pụta ọgbọ ụbo
Ọ ga-adị loud, ụbo
Ị mana anyị pụta ọgbọ ụbo
Ọ ga-adị loud, ụbo
Ijele pụta ọgbọ ụbo
Ọ ga-adị loud, ụbo
Ijele bata osu ụbo
Ọ ga-adị loud, ụbo
Ihenwe ejekwe eme, ụbo
Onye ọ mara sụrụ ya ya ya sụrụ ya
[Verse 1]
Obodo edelụ jigi jigi
Amụọ nwoke ya bụrụ nwoke
Amụọ nwoke ya bụrụ nwoke
Amụọ nwoke ya bụrụ nwoke
Amụọ nwoke ya bụrụ nwoke
Anyị nwelụ, anyị nwelụ ndị na-ejelụ obodo ozi
Anyị nwelụ, anyị nwelụ ndị na-arụrụ obodo ọrụ
Anyị nwelụ, anyị nwelụ ndị na-emelụ obodo ife
Ndị be anyị ọ kwa ya bụ kọ ọdụ o na-ekwu oooo
[Chorus]
Odogwu is coming Obodo edelu jigi jigi
Achalugo is coming Obodo edelu jigi jigi
Big moves only Obodo edelu jigi jigi
Big flex only obodo edelu jigi jigi
Ị mana anyị pụta ọgbọ ụbo
Ọ ga-adị loud, ụbo
Ị mana anyị pụta ọgbọ ụbo
Ọ ga-adị loud, ụbo
Ijele pụta ọgbọ ụbo
Ọ ga-adị loud, ụbo
Ijele bata osu ụbo
Ọ ga-adị loud, ụbo
Ihenwe ejekwe eme, ụbo
Onye ọ mara sụrụ ya ya ya sụrụ ya
[Verse 2]
Obodo edelụ jigi jigi
Ọdelụ
Ebube ebube, akataka
Ife anyị ji bịa ebube erike, ahịa amarọ uzo ọgụ nwanne m, a na-abalụ agụ mba
Ekwube ọnụ nkịtị ọ bụrụ aja mbele