FLAVOUR

- Ukwu Nwata Lyrics

[Intro]
Kedu ihe ifuru ebe nwa no
Kedu ihe ifu gasiri
Kee ka omere?
Kwusie ya ike
Kwusie ya ike
Ihe m furu n ukwu bu na ukwu ya bara
Oso na ihe ana eme na ukwu
Isi ka akowasiba
Akowasiba nu ukwu a
[Chorus]
I ga enenebe ukwu nwata
Inenebe ukwu nwata
Bia lelelebe ukwu nwata
Neke ne ebube nwata

[Bridge]
Nwa di uto
Eh nwa di mma
Nwa di uto
Eh nwa di mma
Nta nwa (ife na emee)
Ogini n'afio
Ebe di uto(nwata di uso oh)
Ogini n'afio

[Verse 1]
Ebe nwa putara nwa na amuke
Ebe nwa putara nwa na achake (sunshine)
Ebe nwa putara nwa bu nkiri
Ebe nwa putara
Onu agbajie boys
Ihunanu boys agbahariba
Ndi asiri akohariba
Pammy udu be ohakene
Ngwo ngwo guys akowasiba
Flavour be anyi eze nnunu
Ala owerri mma mma nu
Ndi tonight etigheribe
Jay stunt mawumawu
Who no know
E no go know
Who no enter
E no go know
I love my baby
I no go lie
You wey no like am
Na you sabi
[Chorus]
I ga enenebe ukwu nwata
Inenebe ukwu nwata
Bia lelelebe ukwu nwata
Neke ne ebube nwata
[Bridge]
Nwa di uto
Eh nwa di mma
Nwa di uto
Eh nwa di mma
Nta nwa (ife na emee)
Ogini n'afio
Ebe di uto(nwata di uso oh)
Ogini n'afio

[Verse 2]
Ube mu racharu kwete na odi uto
Udara mu micharu kwete na o di uso
Ugwu mu risiri kwete na odi aso
Agwo anyi gbuziri na odi mkpirisi one
Ihunanu boys agbahariba
Ndi asiri akohariba
Pammy udu be ohakene
Ngwo ngwo guys akowasiba
Flavour be anyi eze nnunu
Ala owerri mma mma nu
Ndi tonight etigheribe
Jay stunt mawumawu
Who no know
E no go know
Who no enter
E no go know
I love my baby
I no go lie
You wey no like am
Na you sabi
[Chorus]
I ga enenebe ukwu nwata
Inenebe ukwu nwata
Bia lelelebe ukwu nwata
Neke ne ebube nwata

[Bridge]
Nwa di uto
Eh nwa di mma
Nwa di uto
Eh nwa di mma
Nta nwa (ife na emee)
Ogini n'afio
Ebe di uto(nwata di uso oh)
Ogini n'afio

[Outro]
Ife na eme
Nwata di uso
Nwata di uso
Ife na eme
Ife na eme
Nwata di uso

Watch Flavour Ukwu Nwata video

Facts about Ukwu Nwata

✔️

Who wrote Ukwu Nwata lyrics?


Ukwu Nwata is written and performed by Flavour.
Hottest Lyrics with Videos
25d245cbba009572e1e33d87bb6f327c

check amazon for Ukwu Nwata mp3 download
these lyrics are submitted by itunes3
Songwriter(s): Flavour

Official lyrics by

Rate Ukwu Nwata by Flavour (current rating: 7.27)
12345678910

Meaning to "Ukwu Nwata" song lyrics

captcha
Characters count : / 50
Latest Posts