Total views: 1 time this week / Rating: 7.95/10 [20 votes]Album: Flavour of Africa / Original Release Date: 2020-12-04Genre: WorldwideSong Duration: 3 min 46 sec
FLAVOUR
- Testo di "Umuigbo (Feat. Biggie Igba)" / with translations
Umuigbo lyrics English translation
Letra de Umuigbo en traducción al Español
Paroles de Umuigbo traduction Française
Letra de Umuigbo tradução Portuguesa
Umuigbo songtexte Deutsche Übersetzung
Testo di Umuigbo tradotto in Italiano
Umuigboの歌詞 日本語訳
Umuigbo şarkı sözleri Türkçe çeviri
Текст песни Umuigbo на русском языке.
Tekst piosenki Umuigbo po polsku
Umuigbo 가사 한국어 번역
Umuigbo-tekst Norsk oversettelse
Lirik Umuigbo terjemahan bahasa Indonesia
Umuigbo गाने के बोल का हिंदी अनुवाद
Umuigbo songtekst Nederlandse vertaling
Στίχοι Umuigbo Ελληνική μετάφραση
Umuigbo-texten till Svensk översättning
เนื้อเพลง Umuigbo คำแปลภาษาไทย
كلمات أغنية Umuigbo مترجمة إلى اللغة العربية
Umuigbo歌詞中文翻譯
Anywhere you go oo, anywhere you goo
If you no see Ịgbọ man, nwanne gị bòchaa
(Ayamma mma)
Bòchapu ósò na ébé ahụ l'élu ele
(Ayamma mma)
Lachapu ósò na ébé ahụ tiri eti
(Ayamma mma)
Obodo sịrị ike ka ndị Ịgbọ ná-abanye
(Ayamma mma)
Ha banye ébé ahụ hà ebulu ike wee pụta
(Ayamma mma)
Ugochukwu nyere anyị nyawa k'anyi ji aga nụ
(Ayamma mma)
Iyooko iyoo oko oko
Ụmụ Ịgbọ nile, ụmụ Ịgbọ nile
Let's come together n'anyi ncha bụ ofu
Chukwu bụ ike anyị o, chukwu bụ ike anyị o
Chukwu bụ ike anyị o, nyawa k'anyi ji aga
Ka m'naba n'ala Ịgbọ ébé ahụ amulu mụ
I nee m anya n'ukwu na ife mụ yiri bụ Aba
Innoson Group motor kà ọ na-aluzi
Made in Nnewi nyanwa ka m na-achọ nụ
Abakiliki rice nyanwa ka m na-erizi
Akụ lụọ uno amalu nụ ébé o si bido
Makana
Anywhere you go o
Anywhere you go o
If you no see Ịgbọ man
Nwanne gi bòchaa
Chukwu bụ ike anyị o
Chukwu bụ ike anyị o
Chukwu bụ ike anyị o nyawa k'anyi ji aga
Ọ gịnị dị mèrè, na-anyị adị emezi nwanne
Ọ gịnị dị mèrè, asụsụ anyị ji àlà
Ònye Ịgbọ mụta nwa nuu, osubalu ya oyibo
Oyibo amaka maná oburo asụsụ anyị o
Ijelе be anyị ọ ya kà i na-eme е
Biggie nwanne m, Ịgbọ bụ Ịgbọ anyị ekulie
Ụmụ Ịgbọ nile, ụmụ Ịgbọ nile
Let's come together n'anyi ncha bụ ofu
Chukwu bụ ike anyị o
Chukwu bụ ike anyị o
Chukwu bụ ike anyị o, nyawa k'anyi ji aga
Alili eligbuo mụ ndi be anyị e gburu n'agha a
Akpata oyi na awụ mụ nyawa ka m ji ebezi
They rape our womenu nya kà m ji etizi
They starve our children nya ka' m ji ebezi
Nnamdi Kalu, nwanne ji s'ike
Emee élú, mee àlà ná uche Chukwu ga-emelili
Ụmụ Ịgbọ nile, ụmụ Ịgbọ nile
Let's come together n'anyi ncha bụ ofu
Maka ná anywhere you go oo
Anywhere you go oo
If you no see Ịgbọ man nwanne gi bòchaa
Bòchapu ósò na ébé ahụ l'élu ele
Lachapu ósò na ébé ahụ tiri eti
Ụmụ Ịgbọ na-agba mbọ nụ nya k'anyi na-ekwu nụ
Ajọ mmụọ ná Ajọ mmadụ fa na-eme ná nkịtị
Ijele nwanne m Chukwu k'anyi ji aga
Biggie Igbo nwanne Chukwu ka m ji aga
Maka ná Chukwu bụ ịke anyị o
Chukwu bụ ịke anyị o
Chukwu bụ ịke anyị o nyawa k'anyi ji aga
Genevieve nwa na ndị Ịgbọ ji gị aba
Ijele nwanne na ndị Ịgbọ ji gị aga
Ogadagidi be anyi na ndị Ịgbọ ji gị aba
Chimamanda Adichie na ndị Ịgbọ ji gị aba
Bangladesh ka ndị Ịgbọ na-etipado
Obi na South ná ndị Ịgbọ ji gị ekwú
Iyookoko iyookoko m na-akụ kwa
Mix Monster
Iyo m iyo m iyoo koko
Umuigbo is first released on December 04, 2020 as part of Flavour's album "Flavour of Africa" which includes 16 tracks in total. This song is the 9th track on this album. ✔️